Nwaada Kitsita Ndongo Rachel kọwara ihe mere n'oge Popu Francis bịara njem na mba DR Kongo. N'okwu Rachel bụ onye ntaakụkọ na Kongo DR. "a nọ m ihe dịka otu nari mịta, mana ezoro m ezo rịbaa gbuo ...
Popu Leo XIV anọrọla n'ụka mass mbụ ya na Vatịkan dịka Popu ọhụrụ ụka Katọlik kpọọ oku ka ndị ụka Katọlik niile gbaa mbọ megide enweghị okwukwe. Okwu ya na-abịa otu abalị a họpụtara dịka Popu nke 267 ...